Education resource centre


HAUSA LANGUAGE SS 2 FIRST TERM ZANGO NA DAYA AJI BIYU



Download 3.25 Mb.
Page23/49
Date29.01.2017
Size3.25 Mb.
#11610
1   ...   19   20   21   22   23   24   25   26   ...   49

HAUSA LANGUAGE SS 2 FIRST TERM
ZANGO NA DAYA AJI BIYU


MAKO

JIGO/MAKASUDI

AYYUKA

1

Azuzuwa Kalmomi:

Malami ya koyar da ma’anar kalma. Sannan ɗalibai su iya tantace azuzuwan kalmomi, kamar:-



  1. Suna da rabe-rebansa

  2. Wakilin suna – ire-irensa

  3. Sifa – da abin da ta ƙunsa




2

Azuzuwan Kalmomi:

A cigaba da koyar a azuzuwan kalmomi irin su:-



  1. Aikatau

  2. Bayanau

  3. Nunau




3

Azuzuwan Kalmomi:

Malami ya ƙarƙare koyar da azuzuwan kalmomi kamar su;-



  1. Mafayyac

  2. Ma’auni

tare da dimbin misalai a cikin jimla.




4

Nazarin Waƙoƙin Baka:

Malami ya yiwa ɗalibai bitar ma’anar waƙoƙin baka.

Manufofin da muhimmacin waƙoƙin msl: Wayar da kai., Zambo, zuga, nishaɗi, habaici, yabo, raha, kewa.





5

Nazarin Waƙoƙin Baka:

Malami ya koyar da ire-iren waƙoƙin baka msl: waka



  1. aure

  2. nika

  3. daka

  4. lugude




6

Ginin Kalmomi:

Malami zai koyar da: Ma’anar ginin kalma, kamar saiwa ko tushen kalma ds.






7

Ginin Kalma:

Malami zai koyar da: abubuwan da kalma ta Ƙumsa kamar, ɗafi, ɗafa-goshi, ɗafa-ciki da ɗafa-ƙeya.






8

Insha’I:

Malami zai karantar da; wasiƙu bisa tsari da sigoginsu da ƙa,idojin rubutu






9

Nazarin Tatsunniyoyi da Labarai:

Malami zai koyar da nazarin tatsuniyoyin da labarai masu koyon dabarun zaman duniya.






10

Nazarin Tatsunniyoyi da labarai:

Malami zai koyar da: kyawawan halaye da munanan halaye da ake samu daga tatsuniyoyi da labarai.






11

Camfe-camfe da magugunan gargajiya:

Malami zai koyar da: iren-iren camfe-camfen Hausawa; da ma’anarsu da ma’anar magungunan gargajiya da ire-iren magungunan gargajiya, masu bada su da muhimmancinsu.






12

Maimaitawa




13

Jarabawa





HAUSA LANGUAGE SS 2 SECOND TERM
ZANGO NA BIYU AJI BIYU


MAKO

JIGO/MAKASUDI

AYYUKA

1

Nazarin littafin zube:

Malami zai karantar da nazarin littafin zube ta fannin: Jigon littafi



  • jarunta

  • soyayya

  • bantausayi

  • gyaran hali da

  • dubarun zaman duniya




2

Ci gaba da nazarin littafin zube:

Malami ya karantar da salon sarrafa harshe irinsu:



  • babi – babi

  • tsara jimloli

  • sakin layi

  • dubarun jan hankali

  • Amfani da kalmomi ds




3

Furucin baƙaƙe da wasula:

Malami zai koyar da: ma’anar tsarin sauti kamar:



  • adadin baƙaƙe, misali

  • saukaka – B, C, D, F, ds

  • adadin masu goyo, misalin: gy, gw, ts, sh, ds.

  • adadin wasula tilo masu aure




4

Ci gaba da furicin baƙaƙe wasula:

Malami zai koyar da; furicin baƙaƙe;



  1. gurbin furici

  2. yanayin furici

  3. matsayin maƙwallato kamar mai ziza da marar ziza.

  4. furicin wasulla – tsayi, siga da tagwan wasali.




5

Ci gaba da furucin baƙaƙe wasulla:

Malami zai yi bitar ma’anar gaɓa.



  • Tsarin baƙi, wasali (BW)

  • Tsarin baƙi wasali, baƙi. (BWB)

  • Tsarin baƙi wasali wasali (BWW)

  • Rufaffiyar gaɓa

  • Budaddiyar gaɓa ds.




6

Nazarin littafin karin magana:

Malami zai karantar da:



  • Ma’anar Karin Magana

  • Yadda ake Karin Magana

  • Ire-iren Karin Magana




7

Lokuta:

Malami zai karantar da:



  • ma’anar lokaci

  • ire-iren lokuta, kamar

  • shuɗaɗɗen lokaci (i)

  • shuɗaɗɗen lokaci (ii)

  • lokaci sabau

  • lokaci mai ci (i)

  • lokaci mai ci (ii)




8

Nazarin litaffin wasan kwaikwayo:

Malami zai koyar da:



  • Ma’anar wasan kwaikwayo

  • Jigo da zubi da tsari da sarrafa harshe ds.




9

Ci gaba da nazarin littafin wasan kwaikwayo:

Malami zai koyar da:



  • Wuraren da ake wasan kwaikwayo. Misali rediyo, telebijin, dandali ds.




10

Tunanin Bahaushe akan fatalwa:

Malami zai koyar da:



  • ma’anar fatalwa,

  • yadda bahaushe ya fahimci fatalwa, kamar

  • labaru game da fatalwa

  • mutuwa

  • kurwa

  • kishi

  • bege ds




11

Maimaitawa




12

Jarabawa




HAUSA LANGUAGE SS 2 THIRD TERM
ZANGO NA UKU AJI BIYU


MAKO

JIGO/MAKASUDI

AYYUKA

1

Auna fahimta:

Malami zai yi bitar;



  • Ma’anar auna fahimta, watau tabbatar da gane abubuwa da ake koyawa dalibai a lokaci guda domin a kaifafa fahimtarsu.

  • Iya sanin ma’anar kalmomin Hausa




2

Ci gaba da auna fahimta:

Malami zai koyar da;



  • Ire-iren auna fahimta:

  1. Na labari

  2. Na jawabi da

  3. Na waƙa ds.




3

Ire-iren fassara:

Malami zai koyar da;



  • ire-iren fassara kamar;

  • fassarar baƙi da baƙi

  • fassarar nan take

  • fassara mai yanci




4

Ci gaba da ire-iren fassara:

Malami zai koyar da;



  • rukunan fassara kamar

  • naƙalta

  • harsuna biyu da

  • naƙaltar al’adu. Sannan ɗalibai zasu san; matakan fassara kamar;

  • daidaituwar saƙo, da

  • banbancin karin harshe.




5

Nazarin littafin rubutacciyar waƙa:

Malami zai koyar da;

Nazarin waƙoƙi dangane da;


  • jigo

  • zubi da tsarin baitoci




6

Ci gaba da nazarin littafin rubutacciyar waka:

Malami zai koyar da;



  • salo da sarrafa harshe, kamar

  • dabarun jawo hankali;

  • amfani da ararrun kalmomi ds.




7

Sana’oin gargajiya:

Malami zai koyar da;



  • ma’anar sana’oin gargajiya kamar,

  • su, fawa, kaɗi, kitso,

  • farauta, dori, gini, jima,

  • da rini ds.




8

Ci gaba da sana’oin gargajiya:

Malami zai koyar da;



  • Ire-iren kayan aikin sana’o’i gargajiya

  • Ɗalibai su san masu sana’o’i gargajiya




9

Tunanin bahaushe akan iskoki:

Malami zai koyar da;



  • ma’anar iskoki,

  • yadda Bahaushe ya fahimci iskoki, kamar masu;

  • ban tsoro, baƙaƙen iskoki ko fararen iskoki




10

Ci gaba da tunanin Bahaushe akan iskoki:

Malami zai koyar da;



  • Muhallinsu: kamar;

  • tsamiya, faƙo, kuka, kogo, suri, gwalalo, juji da bayi ds




11

Maimaitawa




12

Jarabawa




13

Jarabawa




ASỤSỤ IGBO

SS TWO TAM NKE MBỤ

IZUỤKA

1.

2.



3.

4.

5.



6.

7.

8.



9.

10.


11.

12.


13.

14.


ISIOKWU / NDỊNISIOKWU

ỤTỌASỤSỤ: Ekwumekwu: Nkọwa ihe bụ ụbịam na agụụ, ihe ndị na-ebute ha

OMENALA: Nkọwa ihe bụ otu nzuzo na ụdị ya gasị n’ala Igbo

AGỤMAGỤ: Agụmagụ Ọdịnala –

Mmụgharị nkenụdị ya



ỤTỌASỤSỤ: Ekwumekwu: Ụzọ dị iche iche a ga-esi gbochie ụbịam na agụụ.

OMENALA: Ọmụmụ ndịiche dị n’otu nzuzo na otu nkitị.

AGỤMAGỤ: Ọmụmụ Akụkọ Ifo: Mbido na uru ya, ịkọ otu akụkọ na klasị tinyere ihe mmụta ya.

ỤTỌASỤSỤ: Nkọwa Edemede Leta na Ụdị Ya – Nkeonye na anamachọihe

OMENALA: Ọmụmụ “Ekpe” na “Mmọnwụ” , Ọbụba ha, ọrụ na ọghọm ha

AGỤMAGỤ: Ọgụgụ na Ntụle Akụkọ ifo ọdịnala abụọ sitere n’akwụkwọ a họpụtara

ỤTỌASỤSỤ : Nkọwa Usoro Edemede Leta Nkeonye na odide otu

OMENALA: Ọmụmụ Ọmaba na Odo. Ụzọ e si aba ha, uru na ọghọm ha.

AGỤMAGỤ: Ọgụgụ na ntụle abụ ọdịnala abụọ sitere n’akwụkwọ a họpụtara

ỤTỌASỤSỤ : Nkọwa Usoro Edemede Leta Anamachọihe na Odide Otu

OMENALA: Mgbanwe Dị n’Otu Nzuzo Ugbu a

AGỤMAGỤ: Ọgụgụ na Ntụle Ejije Ọdịnala sitere n’akwụkwọ a họpụtara

ỤTỌASỤSỤ: Olilo Ụdaume, Nkọwa, ụdị ya dị iche iche na ọmụmaatụ ha.

OMENALA: Ọmụmụ ihe bụ dịbịa

ọdịnala na ụdị ya dị iche iche, ọmụmụ etu e si abụ dibịa ọdịnala.



AGỤMAGỤ: Ọgụgụ abụ ededere Abụọ a họpụtara na nnyocha ya.

ỤTỌASỤSỤ: Olilo ụdaume- Ọmụmụ Olilo ihu na olilo azụ

OMENALA: Dịbịa Mkpaakwụkwọ/ Mgbọrọgwụ, Dibịa Ọgwụ/Nsi, Oke dibịa: Orụ ha, Uru ha na Oghọm dị na ha.

AGỤMAGỤ: Ọgụgụ Akwụkwọ Iduuazị a họpụtara.

ỤTỌASỤSỤ: Omụmụ Ụdaume - Ọmụmụ Olilo nlofọ, mmakọ na nlocha

OMENALA: Ọmụmụ Dibịa afa na Dibịa aja, Ọrụ ha, uru na ọghọm ha.

AGỤMAGỤ: Ọgụgụ akwụkwọ iduuazị a họpụtara.

ỤTỌASỤSỤ: Ọmụmụ Ndapụ Ụdaume na Ndapụ Mgbochiume

OMENALA: Ntụle Dibịa Ọdịnala na Dibịa Bekee, Ndịiche dị na ha.

AGỤMAGỤ: Ọgụgụ na Nchịkọta otu abụ sitere n’akwụkwọ abụ a họpụtara.

ỤTỌASỤSỤ: Ọmụmụ Fọnịm na Mọfịm; Ọmụmụ ụdị Mọfịm dị iche iche (mọfịm ndabe na nnọọrọonwe).

OMENALA: Akụnụba ndị Igbo, nkọwa na ụdị ihe enwe enwe

AGỤMAGỤ: Ọgụgụ Akwụkwọ Ejije a họpụtara

ỤTỌASỤSỤ: Ọmụmụ mkpụrụokwu – Nkọwa mkpụrụokwu, nkụzi ndịiche dị n’etiti mọfịm na mkpurụokwu.

OMENALA: Enwemenwe Akụnụba – Uru na Oghọm dị n’ịkpata akụ n’ụzọ ziri ezi nakwa n’ụzọ ezighị ezi.

AGỤMAGỤ: Ọgụgụ akwụkwọ ejije a họpụtara na nchịkọta ya.

MMỤGHARỊ IHE A KỤZIRI NA TAM

ULE

MMECHI

IHE OMUME NA NGWA NKỤZI

IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME:

1. Ige ntị

2. Ịkọwa ihe ụbịam pụtara na

ihe ndị na-ebute ya

3. Ịkparịtaụka gbanyere ihe ndị

na-ebute ụbịam na agụụ.

4. Ịkwu ihe bụ otu nzuzo na ụdị

ya gasị


5. Ịkọwa agụmagụ ọdịnala

6. Ikwupụta nkenụdị agụmagụ

ọdịnala

NGWA NKỤZỊ

Akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ojii, kaadị mgbubam, ụmụaka n’onwe ha,dgz.



IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME:

1. Ige ntị

2. Ịkparịtaụka gbasara

ụzọ a ga-esi gbochie agụụ

na ụbịa

3. Ikwupụta ndịiche atọ dị



n’etiti otu nkitị na nke

nzuzo e nwere ike isi

4. Ikọ otu akụkọ ifo na ikwu ihe

mmụta so ya



  1. Idepụta uru atọ dị n’ịkọ

akụkọ ifo

NGWA NKỤZI

Ụgbọ ọjii, akwụkwọ ọgụgụ, tepụ rekọda, chaati, kaadị mgbubam, foto/eserese, dgz.



IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME:

1. Ige ntị

2. Ide otu edemede leta

3. Ịkọwa ụzọ e si aba ekpe na

mmọnwụ

4. Ikwupụta ọrụ, uru na ọghọm



dị n’ịba mmọnwụ

5. Ịgụ na ịtụle akụkọ ifo ha gụrụ



NGWA NKỤZI

Akwụkwọ abụ a họọrọ chaatị, akwụkwọ ọgụgụ, ugbo ojii, dgz.



IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME:

1. Ige ntị

2. Idepụta otu leta nkeonye

3. Ikwu ihe bụ ọmọba na

odo

4. Ịkọwaputa ụzọ e si aba ha



5. Ikwu uru na ọghọm dị ọbụba ha

6. Ịgụ na ịtụle otu abụ ọdịnala a họpụtara



NGWA NKỤZI

Akwụkwọ ọgụgụ, akwụkwọ abụ a họọrọ, ụgbọ ojii, tiivi, redio, tepụrekọda, dgz.



IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME

1. Ige ntị

2. Idepụta otu edemede leta anamachọihe

3. Ikwupụta mgbanwe na-abata n’otu nzuzo ugbu a

3. Ịgụ na ịtụle ejije ọdịnala

NGWA NKỤZI

Akwụkwọ ọgụgụ klasị, akwụkwọ ejije a họọrọ, ụgbọ ojii, foto/eserese



IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME

1. Ige ntị

2. Ịkọwa olilo ụdaume

3. Ikwupụta ụdị olilo e nwere na

inye ọmụmaatụ ha gasị

4. Ịkọwa dibịa ọdịnala, ụdị ya na

etu e si abụ ya

5. Ịgụ na inyocha abụ ederede a

họpụtara.

NGWA NKỤZI

Akwụkwọ ọgụgụklasị, akwụkwọ abụ, ụgbọ ojii, kaadị mgbubam, foto/eserese, dgz.



IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME

1. Ige ntị

2. Igosipụta ụdị olulo e nwere

3. Ịkọwapụta ndị iche dị n’etiti ụdị

ndị dibịa e nwegasirị

4. Ikwu ọrụ, uru na ọghọm dị

n’ịbụ dibịa

5. Ịgụ akwụkwọ iduuazị a

họpụtara.

NGWA NKỤZI

Akwụkwọ ọgụgụ na akwụkwọ iduuazị, ụgbọ ojii, kaadị mgbubam, dgz.



IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME

1. Ige ntị

2. Ịkọwapụta ndịiche dị n’etiti ụdị

olulo ndị e nwere

3. Ịrụgosi ha n’ahịrịokwu

4. Ịkọwa dibịa afa na aja

5. Ikwu ọrụ, uru na ọghọm ha

6. Ịgụ akwụkwọ iduuazị a

họpụtara

NGWA NKỤZI

Akwụkwọ ọgụgụ na akwụkwọ iduuazị a họọrọ, ụgbọ ojii, kaadị mgbubam, dgz.



IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME:

1. Ige ntị

2. Ịrụgọsi okwu/ahịrịokwu nwere

ndapụ ụdaume na mgbochiume

3. Ịkọwapụta ndịiche abụọ dị na

dibịa bekee na nke ọdịnala

4. Ịgụpụta otu abụ sitere

n’akwụkwọ a họpụtara



NGWA NKỤZI

Chaatị ụdaume/mgbochiume, akwụkwọ ọgụgụ klasị, akwụkwọ abụ, dgz



IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME:

1. Ige ntị

2. Ịkọwa mọfịm na inye ọmụma-

atụ ha


3. Ikọwa ihe bụ akụnụba na inye

ọmụmaatụ ụdị ihe enwe enwe

dị iche iche


  1. Ịgụpụta akwụkwọ ejije a họọrọ.

NGWA NKỤZI

Akwụkwọ ọgụgụ klasị, akwụkwọ ejije a họọrọ, tepụrekọda, redio, dgz.



IHE ỤMỤAKWỤKWO GA-EME:

1. Ịkọwapụta ndịiche dị n’etiti

mọfịm na mkpụrụokwu

2. Ịkọwa ihe bụ inwe akụnụba

3. Ịme mkparịtaụka gbasara uru

na ọghọm dị n’ịkpata akụ n’uzọ

ezighi ezi

4. Ịgụ na ikwu na nkenke gbasara akwụkwọ ejije ha gụrụ




Download 3.25 Mb.

Share with your friends:
1   ...   19   20   21   22   23   24   25   26   ...   49




The database is protected by copyright ©ininet.org 2024
send message

    Main page