IHE OMUME NA NGWA NKỤZI
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME:
1. Ige ntị
2. Ịkọwaputa ahirịokwu na udị ya gasị
3. Idepụta ọmụmaatụ ha gasị
4. Ịkpọsita usoro e si enweta akụnụba
5. Ịkọwa asụsu nka na ịrugosị ha
n’edemede
NGWA NKỤZỊ
Akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ojii, kaadị mgbubam, dgz.
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME:
1. Ige ntị
2. Ịkọwa ihe nkwuwa na inye
ọmụmaatụ ha gasị
3. Nrụgosi nkwuwa n’ahirịokwu
4. Ikwu etu e si eri ekpe na ndị na-eri
ekpe
5. Inye ọmumaatu uruokwu/igbudu
NGWA NKỤZI
Ụgbọ ọjii, akwụkwọ ọgụgụ, chaati, kaadị mgbubam, foto/eserese, dgz.
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME:
1. Ige ntị
2. Ịkọwa nkebiokwu
3. Ịrụgọsị nkebiokwu n’ahirịokwu dị
iche iche
4. Ikwupụta ndịiche dị n’etiti iri ekpe na
ike ekpe
5. Ịkọwapụta ndịiche dị n’etiti bịambịa
mgbochi na bịabia ụda
NGWA NKỤZI
Chaatị, akwụkwọ ọgụgụ, ugbo ojii, dgz.
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME:
1. Ige ntị
2. Ịkọwa nkebiokwu
3. Ịrụgosị nkebiokwu na ụdị ya dị iche
iche
4. Ime mkparịtaụka gbasara agwa ọma
na agwa ọjọọ
5. Izipụta mmemmadụ na egbe okwu
n’ahịrịokwu
NGWA NKỤZI
Akwụkwọ ọgụgụ, akwụkwọ ejije a họọrọ, ụgbọ ojii, tiivi, redio, tepụrekọda, dgz.
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME
1. Ịkọwa agwa ọma na agwa ọjọọ
2. Ịkọwa nkebi okwu kembuụzọ na
kenkọwa
3. Inye ọmụmaatụ ha
5. Ịkọwa ka otu dị iche iche si achịkwa
agwa ọhaneze
5. Ikwu ihe bu ajụju nzaraonwe na
nhagideokwu
6. Imebe ahịrịokwu ebe e nwere
nzaraonwe na nhagideokwu.
NGWA NKỤZI
Akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ojii, foto/eserese, tepụrekọda, redio, dgz.
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME
1. Ige ntị
2. Ịkọwa ihe bụ nkebiahịrị
3. Ịmebe ahịrịokwu nwere nkebiahịrị
4. Ikwu ụdị echimechi ọdịnala ha
maara
5. Ịrụgosi ahịrị nkwusara na ekwu-
echeọzọ
NGWA NKỤZI
Akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ojii, kaadị
mgbubam, dgz.
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME
1. Ịkọwa ụdị nkebịahịrị e nwegasịrị
2. Ịkọwa ihe nkebiahịrị keaha
3. Ịnye ọmụmaatụ nkebiahịrị keaha
4. Ịkọwa na inye ọmụmaatụ mbụrụ na
myiri.
-
Ịkọwa ka e si echi lọlọ na uru dị nay a.
NGWA NKỤZI
Akwụkwo ọgụgụ, ụgbọ ojii, chaatị, kaadị mgbubam,dgz
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME
1. Ịkọwapụta ndịiche dị n’etiti nkebi
ahirị kenkọwa na kenkwuwa
2. Inye ọmụmaatụ ụdị nkebiahịrị ndị a
3. Ịkọwa ka e si aba amanwụlu
4. Ikwu uru dị n’ịba ya na ọrụ ya
5. Inye ọmụmaatụ ọgharaokwu na
soromchịa
NGWA NKỤZI
Akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ojii, kaadị mgbubam, tepụ rekọda, chaatị, dgz.
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME
1. Ige ntị
2. Ikwupụta katigori ụtọasusu ndị e
nwere
3. Imebe ahịrịokwu na-eziputa pesịn na
ngụ
4. Ịkọwapụta ụzọ e si echi eze
5. Ịrụgosi ahịrịnsinuda
NGWA NKỤZI
Akwụkwọ ọgụgụ , ụgbọ ojii, kaadị mgbubam, dgz
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME
1. Ịkọwa oke na nwunye
2. Ịkọwa ihe bụ jenda
3. Inye ọmụmaatụ okwu na-egosiputa
jenda
4. Ikwu ọrụ onye eze na-arụgasị
5. Idepụta uru dị n’inwe onye eze
6. Ikwu agwugwa ndị ha maara
NGWA NKỤZI
Akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ojii, kaadị mgbubam, dgz.
|